Ndị Mmadụ Ekwuola Uche ha gbasara Njem Onyeisiala Muhammadu Buhari Mere na Mba Briten
in

Ndị Mmadụ Ekwuola Uche ha gbasara Njem Onyeisiala Muhammadu Buhari Mere na Mba Briten

Ụfọdụ ndị mmadụ e kwuola uche ha banyere njem Onyeisiala Naịjiria bụ Muhammadu Buhari mere na mba Briten. Dịka ozi siri kwuo, Onyeisiala ga-anọ na mba ahụ rue abalị iri, ebe ozi ahụ akọwaghị ihe ọ gara ebe ahụ ime. Lee ihe ndị mmadụ na-ekwu :

Lawyer and Comedian Volodymyr Zelensky won the Ukrainian presidential poll by a landslide / Photo credit: New York Times

Laughter As Political Medicine

Dr. Tunde Fowler became the FIRS boss in 2015 / Photo credit: mbcc.org.ng

Fowler Hailed Over Cost-cutting Reforms At FIRS